Ọnụ Ọgụgụ 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị okenye Moab na ndị okenye Midian wee were ego ha ga-akwụ maka ịgba afa+ gawa, ha wee gakwuru Belam,+ gwa ya ihe Belak kwuru. Ọnụ Ọgụgụ 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 E mesịa, Belam biliri n’ụtụtụ wee dokwasị ihe o ji anọkwasị n’elu nne ịnyịnya ibu ya wee soro ndị isi Moab gawa.+ Diuterọnọmi 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ́ Chineke gị achọghịkwa ige Belam ntị;+ kama Jehova bụ́ Chineke gị mere ka nkọcha ahụ ghọọrọ gị ngọzi,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị hụrụ gị n’anya.+ Nehemaya 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na ha abịaghị nye ụmụ Izrel ihe oriri+ na mmiri,+ kama ha goro Belam+ ka ọ kọchaa ha.+ Otú ọ dị, Chineke anyị mere ka nkọcha ahụ ghọọ ngọzi.+
7 Ndị okenye Moab na ndị okenye Midian wee were ego ha ga-akwụ maka ịgba afa+ gawa, ha wee gakwuru Belam,+ gwa ya ihe Belak kwuru.
21 E mesịa, Belam biliri n’ụtụtụ wee dokwasị ihe o ji anọkwasị n’elu nne ịnyịnya ibu ya wee soro ndị isi Moab gawa.+
5 Jehova bụ́ Chineke gị achọghịkwa ige Belam ntị;+ kama Jehova bụ́ Chineke gị mere ka nkọcha ahụ ghọọrọ gị ngọzi,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị hụrụ gị n’anya.+
2 n’ihi na ha abịaghị nye ụmụ Izrel ihe oriri+ na mmiri,+ kama ha goro Belam+ ka ọ kọchaa ha.+ Otú ọ dị, Chineke anyị mere ka nkọcha ahụ ghọọ ngọzi.+