Jems 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama a na-anwa onye ọ bụla mgbe ọchịchọ nke aka ya rapụtara ya wee rafuo ya.+ 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+ Jud 11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị ha, n’ihi na ha jere ije n’ụzọ Ken,+ jirikwa ọsọ gbaga n’ụzọ na-ezighị ezi nke Belam+ iji nweta ụgwọ ọrụ, laakwa n’iyi n’okwu nnupụisi+ nke Kora!+
15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+
11 Ahụhụ ga-adịrị ha, n’ihi na ha jere ije n’ụzọ Ken,+ jirikwa ọsọ gbaga n’ụzọ na-ezighị ezi nke Belam+ iji nweta ụgwọ ọrụ, laakwa n’iyi n’okwu nnupụisi+ nke Kora!+