2 Ndị Tesalonaịka 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ekwela ka onye ọ bụla rafuo unu n’ụzọ ọ bụla, n’ihi na ọ gaghị abịa ma ọ bụrụ na e bughị ụzọ nwee ndapụ n’ezi ofufe,+ e kpugheekwa+ onye ahụ na-emebi iwu,+ nke bụ́ nwa mbibi.+ 1 Timoti 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Haịmeniọs+ na Alegzanda+ so ná ndị a, enyefewokwa m ha n’aka Setan+ ka e site n’ịdọ ha aka ná ntị kụziere ha ka ha ghara ikwulu Chineke.+ 2 Timoti 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma zere okwu nzuzu nke na-emerụ ihe dị nsọ;+ n’ihi na ha ga-aghọwanye ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+
3 Unu ekwela ka onye ọ bụla rafuo unu n’ụzọ ọ bụla, n’ihi na ọ gaghị abịa ma ọ bụrụ na e bughị ụzọ nwee ndapụ n’ezi ofufe,+ e kpugheekwa+ onye ahụ na-emebi iwu,+ nke bụ́ nwa mbibi.+
20 Haịmeniọs+ na Alegzanda+ so ná ndị a, enyefewokwa m ha n’aka Setan+ ka e site n’ịdọ ha aka ná ntị kụziere ha ka ha ghara ikwulu Chineke.+
16 Ma zere okwu nzuzu nke na-emerụ ihe dị nsọ;+ n’ihi na ha ga-aghọwanye ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+