1 Ndị Kọrịnt 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 wee nyefee nwoke dị otú ahụ n’aka Setan+ ka e bibie mmetụta anụ ahụ́ na-enwe, ka e wee chebe ọnọdụ ime mmụọ+ nke ọgbakọ n’ụbọchị Onyenwe anyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ebe Chineke na-ekpe ndị nọ n’èzí ikpe?+ “Wepụnụ onye ọjọọ ahụ n’etiti unu.”+
5 wee nyefee nwoke dị otú ahụ n’aka Setan+ ka e bibie mmetụta anụ ahụ́ na-enwe, ka e wee chebe ọnọdụ ime mmụọ+ nke ọgbakọ n’ụbọchị Onyenwe anyị.+