Ọrụ Ndịozi 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka i meghee anya ha,+ ka i mee ka ha si n’ọchịchịrị+ gaa n’ìhè,+ sikwa n’ikike Setan+ gakwuru Chineke, ka e wee gbaghara ha mmehie ha,+ ka ha wee nwetakwa ihe nketa+ n’etiti ndị e doro nsọ+ site n’inwe okwukwe n’ebe m nọ.’ 1 Timoti 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Haịmeniọs+ na Alegzanda+ so ná ndị a, enyefewokwa m ha n’aka Setan+ ka e site n’ịdọ ha aka ná ntị kụziere ha ka ha ghara ikwulu Chineke.+
18 ka i meghee anya ha,+ ka i mee ka ha si n’ọchịchịrị+ gaa n’ìhè,+ sikwa n’ikike Setan+ gakwuru Chineke, ka e wee gbaghara ha mmehie ha,+ ka ha wee nwetakwa ihe nketa+ n’etiti ndị e doro nsọ+ site n’inwe okwukwe n’ebe m nọ.’
20 Haịmeniọs+ na Alegzanda+ so ná ndị a, enyefewokwa m ha n’aka Setan+ ka e site n’ịdọ ha aka ná ntị kụziere ha ka ha ghara ikwulu Chineke.+