Luk 1:77 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 77 iji mee ka ndị ya mata banyere nzọpụta site ná mgbaghara nke mmehie ha,+ 1 Jọn 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu makwaara na e mere ka onye ahụ pụta ìhè ka o wee wepụ mmehie anyị,+ ọ dịghịkwa mmehie+ dị n’ime ya.
5 Unu makwaara na e mere ka onye ahụ pụta ìhè ka o wee wepụ mmehie anyị,+ ọ dịghịkwa mmehie+ dị n’ime ya.