Levitikọs 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mkpi ahụ ga-eburu njehie niile ha+ banye n’ọzara,+ ọ ga-akpụga mkpi ahụ n’ala ịkpa.+ Aịzaya 53:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi nsogbu nke mkpụrụ obi ya, ihe ọ ga-ahụ+ ga-eju ya afọ.+ Site n’ihe onye ezi omume ahụ, bụ́ ohu m,+ maara, ọ ga-eme ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume;+ ọ ga-eburukwa njehie ha.+ Jọn 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+
11 N’ihi nsogbu nke mkpụrụ obi ya, ihe ọ ga-ahụ+ ga-eju ya afọ.+ Site n’ihe onye ezi omume ahụ, bụ́ ohu m,+ maara, ọ ga-eme ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume;+ ọ ga-eburukwa njehie ha.+
29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+