Ọrụ Ndịozi 20:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ugbu a, ana m enyefe unu n’aka Chineke+ nakwa n’ozi nke obiọma ya na-erughịrị mmadụ, bụ́ ozi nke pụrụ iwuli unu elu,+ nyekwa unu ihe nketa ahụ n’etiti ndị niile e doro nsọ.+
32 Ugbu a, ana m enyefe unu n’aka Chineke+ nakwa n’ozi nke obiọma ya na-erughịrị mmadụ, bụ́ ozi nke pụrụ iwuli unu elu,+ nyekwa unu ihe nketa ahụ n’etiti ndị niile e doro nsọ.+