1 Timoti 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma jụ akụkọ ụgha+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, bụ́ ndị ndị agadi nwaanyị na-akọ. N’aka nke ọzọ, na-azụ onwe gị ka i wee bụrụ onye na-asọpụrụ Chineke.+ 1 Timoti 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Timoti, chee ihe ahụ e nyefere n’aka gị nche,+ na-agbakụta okwu nzuzu ndị na-emerụ ihe dị nsọ azụ nakwa ihe ndị ahụ na-emegiderịta onwe ha nke a na-akpọ “ihe ọmụma” n’ụzọ ụgha.+
7 Ma jụ akụkọ ụgha+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, bụ́ ndị ndị agadi nwaanyị na-akọ. N’aka nke ọzọ, na-azụ onwe gị ka i wee bụrụ onye na-asọpụrụ Chineke.+
20 Timoti, chee ihe ahụ e nyefere n’aka gị nche,+ na-agbakụta okwu nzuzu ndị na-emerụ ihe dị nsọ azụ nakwa ihe ndị ahụ na-emegiderịta onwe ha nke a na-akpọ “ihe ọmụma” n’ụzọ ụgha.+