2 Timoti 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ọ dị, gị onwe gị, nọgide n’ihe ndị ị mụtara, ndị e mekwara ka i kwere,+ ebe ị maara ndị i si n’aka ha mụta ha,+ 2 Timoti 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma, gị onwe gị, nwee uche ziri ezi+ n’ihe niile, hụjuo anya,+ rụọ ọrụ onye na-ezisa ozi ọma,+ jezuo ozi gị.+ Taịtọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 onye jidesiri okwu ahụ nke kwesịrị ntụkwasị obi ike n’ihe banyere otú o si eji nkà ezi ihe,+ ka o wee nwee ike iji ozizi na-enye ezi ndụ+ na-adụsi ndị mmadụ ọdụ ike, na-adọkwa ndị na-ekwu okwu nke na-emegide okwu ahụ na-enye ezi ndụ aka ná ntị.+
14 Otú ọ dị, gị onwe gị, nọgide n’ihe ndị ị mụtara, ndị e mekwara ka i kwere,+ ebe ị maara ndị i si n’aka ha mụta ha,+
5 Ma, gị onwe gị, nwee uche ziri ezi+ n’ihe niile, hụjuo anya,+ rụọ ọrụ onye na-ezisa ozi ọma,+ jezuo ozi gị.+
9 onye jidesiri okwu ahụ nke kwesịrị ntụkwasị obi ike n’ihe banyere otú o si eji nkà ezi ihe,+ ka o wee nwee ike iji ozizi na-enye ezi ndụ+ na-adụsi ndị mmadụ ọdụ ike, na-adọkwa ndị na-ekwu okwu nke na-emegide okwu ahụ na-enye ezi ndụ aka ná ntị.+