19 site n’ike nke ihe ịrịba ama na ihe ebube,+ site n’ike mmụọ nsọ; nke mere na, malite na Jeruselem+ gazuo Ilirikọm, ekwusawo m ozi ọma banyere Kraịst nke ọma.+
25 Aghọrọ m onye ozi+ nke ọgbakọ a dị ka ọrụ nlekọta ụlọ+ nke Chineke nyere m si dị, bụ́ nke o nyere m maka ọdịmma unu iji kwusaa okwu Chineke n’ụzọ zuru ezu,