Ọrụ Ndịozi 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee kelee ha ma malite ịkọrọ ha n’ụzọ zuru ezu+ ihe Chineke mere n’etiti ndị mba ọzọ site n’ozi ya.+ 2 Ndị Kọrịnt 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyị onwe anyị ga-anya isi, ọ bụghị n’ebe na-abụghị ókèala e kenyere anyị,+ kama dị ka ókèala nke Chineke tụrụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nye anyị si dị, bụ́ nke gụnyere ọbụna ebe unu nọ.+
19 O wee kelee ha ma malite ịkọrọ ha n’ụzọ zuru ezu+ ihe Chineke mere n’etiti ndị mba ọzọ site n’ozi ya.+
13 Anyị onwe anyị ga-anya isi, ọ bụghị n’ebe na-abụghị ókèala e kenyere anyị,+ kama dị ka ókèala nke Chineke tụrụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nye anyị si dị, bụ́ nke gụnyere ọbụna ebe unu nọ.+