12 N’ihi nke ahụ, ìgwè mmadụ ahụ dum gbachiri nkịtị, ha malitekwara ige Banabas na Pọl ntị ka ha na-akọ ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube Chineke mere site n’aka ha n’etiti ndị mba ọzọ.+
18 N’ihi na agaghị m anwa anwa ikwu otu ihe ma ọ́ bụghị banyere ihe ndị ahụ Kraịst rụrụ site n’aka m+ ka ndị mba ọzọ wee rube isi,+ site n’okwu+ na omume m,