1 Ndị Kọrịnt 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ejighị m okwu ire ụtọ nke amamihe gwa unu okwu ma ọ bụ kwusaara unu ozi ọma, kama e ji m ngosipụta nke mmụọ nsọ na ike,+ 2 Ndị Kọrịnt 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe unu na-achọ ihe àmà na Kraịst na-ekwu okwu n’ime m.+ Kraịst abụghị onye na-adịghị ike n’ebe unu nọ, kama ọ bụ onye dị ike n’etiti unu.
4 ejighị m okwu ire ụtọ nke amamihe gwa unu okwu ma ọ bụ kwusaara unu ozi ọma, kama e ji m ngosipụta nke mmụọ nsọ na ike,+
3 ebe unu na-achọ ihe àmà na Kraịst na-ekwu okwu n’ime m.+ Kraịst abụghị onye na-adịghị ike n’ebe unu nọ, kama ọ bụ onye dị ike n’etiti unu.