19 site n’ike nke ihe ịrịba ama na ihe ebube,+ site n’ike mmụọ nsọ; nke mere na, malite na Jeruselem+ gazuo Ilirikọm, ekwusawo m ozi ọma banyere Kraịst nke ọma.+
5 n’ihi na ozi ọma anyị kwusara n’etiti unu abụghị naanị n’okwu ọnụ, kama ọ kpara ike+ n’etiti unu site n’ike mmụọ nsọ, nke mere unu ji kwenyesie ike,+ dị nnọọ ka unu maara ụdị ndị anyị ghọrọ n’ebe unu nọ n’ihi unu;+
16 Ee e, ọ bụghị site n’iso akụkọ ụgha+ e ji akọ chepụta ka anyị mere ka unu mata banyere ike na ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ kama ọ bụ site n’ịbụ ndị ji anya ha hụ ịdị ebube ya.+