Ọrụ Ndịozi 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi nke ahụ, ìgwè mmadụ ahụ dum gbachiri nkịtị, ha malitekwara ige Banabas na Pọl ntị ka ha na-akọ ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube Chineke mere site n’aka ha n’etiti ndị mba ọzọ.+ 2 Ndị Kọrịnt 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ezie, e mere ka unu onwe unu hụ ihe na-egosi na m bụ onyeozi+ site ná ntachi obi niile,+ site n’ihe ịrịba ama na ihe ebube na ọrụ dị ike.+
12 N’ihi nke ahụ, ìgwè mmadụ ahụ dum gbachiri nkịtị, ha malitekwara ige Banabas na Pọl ntị ka ha na-akọ ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube Chineke mere site n’aka ha n’etiti ndị mba ọzọ.+
12 N’ezie, e mere ka unu onwe unu hụ ihe na-egosi na m bụ onyeozi+ site ná ntachi obi niile,+ site n’ihe ịrịba ama na ihe ebube na ọrụ dị ike.+