2 Ndị Kọrịnt 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’eziokwu, egosiri m unu na m bụ onyeozi. Otú m si gosi ya unu bụ na m tachiri nnọọ obi,+ rụọ ọrụ ebube, meekwa ihe ndị dị ịtụnanya na ihe ndị pụrụ iche.+
12 N’eziokwu, egosiri m unu na m bụ onyeozi. Otú m si gosi ya unu bụ na m tachiri nnọọ obi,+ rụọ ọrụ ebube, meekwa ihe ndị dị ịtụnanya na ihe ndị pụrụ iche.+