2 Ndị Kọrịnt 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kama, anyị na-eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke n’ihe niile.+ Anyị na-edi ọnwụnwa, mkpagbu, ihe isi ike na nsogbu dị iche iche.+
4 Kama, anyị na-eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke n’ihe niile.+ Anyị na-edi ọnwụnwa, mkpagbu, ihe isi ike na nsogbu dị iche iche.+