-
2 Ndị Kọrịnt 4:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ihi ya, ebe e meere anyị ebere hapụ anyị ka anyị na-eje ozi a, ike ije ya anaghị agwụ anyị. 2 Anyị ahapụla omume ndị na-eme ihere a na-eme na nzuzo. Anyị anaghị aghọ aghụghọ, anyị anaghịkwa agwagbu okwu Chineke.+ Kama, anyị na-akụzi ihe bụ́ eziokwu, si otú a na-egosi na anyị na-eme ihe dị Chineke mma, nke dịkwa akọnuche mmadụ niile mma.+
-