2 Ndị Kọrịnt 6:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O nweghị onye anyị na-emejọ, ka e wee ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ozi anyị.+ 4 Kama, anyị na-eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke n’ihe niile.+ Anyị na-edi ọnwụnwa, mkpagbu, ihe isi ike na nsogbu dị iche iche.+
3 O nweghị onye anyị na-emejọ, ka e wee ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ozi anyị.+ 4 Kama, anyị na-eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke n’ihe niile.+ Anyị na-edi ọnwụnwa, mkpagbu, ihe isi ike na nsogbu dị iche iche.+