1 Ndị Kọrịnt 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ejighị m okwu ire ụtọ nke amamihe gwa unu okwu ma ọ bụ kwusaara unu ozi ọma, kama e ji m ngosipụta nke mmụọ nsọ na ike,+ 1 Ndị Tesalonaịka 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na ozi ọma anyị kwusara n’etiti unu abụghị naanị n’okwu ọnụ, kama ọ kpara ike+ n’etiti unu site n’ike mmụọ nsọ, nke mere unu ji kwenyesie ike,+ dị nnọọ ka unu maara ụdị ndị anyị ghọrọ n’ebe unu nọ n’ihi unu;+
4 ejighị m okwu ire ụtọ nke amamihe gwa unu okwu ma ọ bụ kwusaara unu ozi ọma, kama e ji m ngosipụta nke mmụọ nsọ na ike,+
5 n’ihi na ozi ọma anyị kwusara n’etiti unu abụghị naanị n’okwu ọnụ, kama ọ kpara ike+ n’etiti unu site n’ike mmụọ nsọ, nke mere unu ji kwenyesie ike,+ dị nnọọ ka unu maara ụdị ndị anyị ghọrọ n’ebe unu nọ n’ihi unu;+