Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Tesalonaịka 1
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Tesalonaịka 1:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:27; 2Te 1:1; 1Pi 5:12
  • +Ọrụ 16:1
  • +Jn 17:21
  • +1Ti 1:2

1 Ndị Tesalonaịka 1:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:16; 2Te 1:11

1 Ndị Tesalonaịka 1:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 6:10
  • +1Pi 1:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2007, p. 6

    Ozi Alaeze,

    2/2000, p. 4

1 Ndị Tesalonaịka 1:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:12; 2Te 2:13

1 Ndị Tesalonaịka 1:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 2:4
  • +Kọl 4:12
  • +1Kọ 9:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 194

    Ụlọ Nche,

    3/1/2000, p. 16

    Ozi Alaeze,

    2/2000, p. 3-4

1 Ndị Tesalonaịka 1:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:1; Fil 3:17; 2Te 3:9
  • +1Pi 2:21
  • +Ọrụ 13:52
  • +1Te 2:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ozi Alaeze,

    2/2000, p. 3-4

1 Ndị Tesalonaịka 1:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 39:5; 66:5; 1Pi 1:23
  • +2Te 1:4
  • +Ro 1:8; 10:18

1 Ndị Tesalonaịka 1:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:14; 12:2; Ga 4:8; 1Jn 5:21
  • +Jn 17:3; 1Kọ 8:4
  • +Ọrụ 14:15; 1Ti 4:10

1 Ndị Tesalonaịka 1:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Taị 2:13
  • +Ọrụ 1:11
  • +Ọrụ 2:24
  • +1Te 5:2; 2Pi 3:12; Mkp 6:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Tesa. 1:1Ọrụ 15:27; 2Te 1:1; 1Pi 5:12
1 Tesa. 1:1Ọrụ 16:1
1 Tesa. 1:1Jn 17:21
1 Tesa. 1:11Ti 1:2
1 Tesa. 1:2Efe 1:16; 2Te 1:11
1 Tesa. 1:3Hib 6:10
1 Tesa. 1:31Pi 1:3
1 Tesa. 1:4Kọl 3:12; 2Te 2:13
1 Tesa. 1:51Kọ 9:19
1 Tesa. 1:51Kọ 2:4
1 Tesa. 1:5Kọl 4:12
1 Tesa. 1:61Kọ 11:1; Fil 3:17; 2Te 3:9
1 Tesa. 1:61Pi 2:21
1 Tesa. 1:6Ọrụ 13:52
1 Tesa. 1:61Te 2:14
1 Tesa. 1:8Aịz 39:5; 66:5; 1Pi 1:23
1 Tesa. 1:82Te 1:4
1 Tesa. 1:8Ro 1:8; 10:18
1 Tesa. 1:91Kọ 10:14; 12:2; Ga 4:8; 1Jn 5:21
1 Tesa. 1:9Jn 17:3; 1Kọ 8:4
1 Tesa. 1:9Ọrụ 14:15; 1Ti 4:10
1 Tesa. 1:10Taị 2:13
1 Tesa. 1:10Ọrụ 1:11
1 Tesa. 1:10Ọrụ 2:24
1 Tesa. 1:101Te 5:2; 2Pi 3:12; Mkp 6:17
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Tesalonaịka 1:1-10

1 Ndị Tesalonaịka

1 Pọl na Silvenọs+ na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, nke ya na Chineke bụ́ Nna nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu,+ akwụkwọ:

Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dịrị unu.+

2 Anyị na-ekele Chineke mgbe niile mgbe anyị na-echeta unu niile n’ekpere anyị,+ 3 n’ihi na anyị na-eburu n’uche mgbe niile ọrụ unu ji ikwesị ntụkwasị obi na-arụ+ na ndọgbu unu ji ịhụnanya na-adọgbu onwe unu n’ọrụ na ntachi obi unu n’ihi olileanya unu nwere+ n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst n’ihu Chineke bụ́ Nna anyị. 4 N’ihi na anyị maara, ụmụnna anyị ndị Chineke hụrụ n’anya, nhọrọ ọ họọrọ unu,+ 5 n’ihi na ozi ọma anyị kwusara n’etiti unu abụghị naanị n’okwu ọnụ, kama ọ kpara ike+ n’etiti unu site n’ike mmụọ nsọ, nke mere unu ji kwenyesie ike,+ dị nnọọ ka unu maara ụdị ndị anyị ghọrọ n’ebe unu nọ n’ihi unu;+ 6 unu ghọkwara ndị na-eṅomi+ anyị na ndị na-eṅomi Onyenwe anyị,+ ebe unu ji ọṅụ nke mmụọ nsọ+ na-enye nabata okwu Chineke mgbe unu nọ ná mkpagbu dị ukwuu,+ 7 nke mere na unu ghọọrọ ndị niile kwere ekwe nọ na Masedonia nakwa n’Akeya ihe nlereanya.

8 Ihe bụ́ eziokwu bụ na, ọ bụghị naanị na okwu Jehova+ esitewo n’ebe unu nọ dapụta ụda na Masedonia na Akeya, kama n’ebe ọ bụla, okwukwe unu+ n’ebe Chineke nọ agbasawo n’ebe niile,+ nke mere na ọ dịghị anyị mkpa ikwu ihe ọ bụla. 9 N’ihi na ha onwe ha na-akọ akụkọ banyere otú anyị si bata n’etiti unu na mbụ, na otú unu si hapụ arụsị+ unu wee bịakwute Chineke ka unu wee bụrụ ohu ezi+ Chineke dị ndụ,+ 10 na ichere+ Ọkpara ya si n’eluigwe,+ onye o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ya bụ, Jizọs, onye ga-anapụta anyị n’ọnụma ahụ nke na-abịanụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya