Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+