Taịtọs 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ebe anyị na-echere olileanya+ ahụ nke na-enye obi ụtọ na ngosipụta dị ebube+ nke Chineke ukwu ahụ nakwa nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs,
13 ebe anyị na-echere olileanya+ ahụ nke na-enye obi ụtọ na ngosipụta dị ebube+ nke Chineke ukwu ahụ nakwa nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs,