1 Ndị Tesalonaịka 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na unu onwe unu maara nke ọma na ụbọchị Jehova+ na-abịa kpọmkwem dị ka onye ohi si abịa n’abalị.+ 2 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 na-echere+ ma na-eburu ọbịbịa* nke ụbọchị Jehova n’uche,+ nke ga-eme ka eluigwe ree ọkụ wee gbazee,+ ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee! Mkpughe 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na oké ụbọchị+ nke ọnụma ha+ abịawo, ònye pụrụ iguzo?”+
2 N’ihi na unu onwe unu maara nke ọma na ụbọchị Jehova+ na-abịa kpọmkwem dị ka onye ohi si abịa n’abalị.+
12 na-echere+ ma na-eburu ọbịbịa* nke ụbọchị Jehova n’uche,+ nke ga-eme ka eluigwe ree ọkụ wee gbazee,+ ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee!