1 Ndị Kọrịnt 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, gbaaranụ+ ikpere arụsị ọsọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu maara na mgbe unu bụ ndị mba ọzọ,+ a na-eduhie unu ife arụsị+ ndị ahụ na-adịghị ekwu okwu,+ dị nnọọ ka e duhiere unu. Ndị Galeshia 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú o sina dị, mgbe unu na-amaghị Chineke,+ ọ bụ mgbe ahụ ka unu bụ ohu nke ndị na-abụghị chi n’ezie.+ 1 Jọn 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụntakịrị, kpacharanụ anya ka unu ghara ikpere arụsị.+
2 Unu maara na mgbe unu bụ ndị mba ọzọ,+ a na-eduhie unu ife arụsị+ ndị ahụ na-adịghị ekwu okwu,+ dị nnọọ ka e duhiere unu.
8 Otú o sina dị, mgbe unu na-amaghị Chineke,+ ọ bụ mgbe ahụ ka unu bụ ohu nke ndị na-abụghị chi n’ezie.+