Ndị Efesọs 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 na unu enweghị Kraịst+ n’oge ahụ, bụrụ ndị e kewapụrụ+ ná mba Izrel na ndị mba ọzọ n’ebe ọgbụgba ndụ nke nkwa+ ahụ dị, unu enweghịkwa olileanya,+ unu bụkwa ndị na-enweghị Chineke n’ụwa.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ọ bụghị iji anyaukwu na-enwe agụụ mmekọahụ,+ ụdị nke ahụ mba+ ndị na-amaghị Chineke+ na-enwe;
12 na unu enweghị Kraịst+ n’oge ahụ, bụrụ ndị e kewapụrụ+ ná mba Izrel na ndị mba ọzọ n’ebe ọgbụgba ndụ nke nkwa+ ahụ dị, unu enweghịkwa olileanya,+ unu bụkwa ndị na-enweghị Chineke n’ụwa.+