Diuterọnọmi 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụrụ na i nwee ụmụ na ụmụ ụmụ, ọ bụrụkwa na unu ebie ogologo oge n’ala ahụ ma mee omume na-eweta mbibi+ wee mee ihe oyiyi a pịrị apị,+ bụ́ ọdịdị nke ihe ọ bụla, ọ bụrụkwa na i mee ihe ọjọọ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị+ iji kpasuo ya iwe, Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị. 1 Jọn 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụntakịrị, kpacharanụ anya ka unu ghara ikpere arụsị.+
25 “Ọ bụrụ na i nwee ụmụ na ụmụ ụmụ, ọ bụrụkwa na unu ebie ogologo oge n’ala ahụ ma mee omume na-eweta mbibi+ wee mee ihe oyiyi a pịrị apị,+ bụ́ ọdịdị nke ihe ọ bụla, ọ bụrụkwa na i mee ihe ọjọọ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị+ iji kpasuo ya iwe,
5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.