30 E mesịa, ụmụ Dan guzobeere onwe ha ihe oyiyi ahụ a pịrị apị;+ Jọnatan+ nwa Geshọm,+ nwa Mozis, na ụmụ ya wee ghọọrọ ebo Dan ndị nchụàjà ruo ụbọchị a dọọrọ ala ahụ n’agha.+
16 Ha wee na-ahapụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke ha nyere n’iwu,+ ha wee meere onwe ha ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ ụmụ ehi abụọ,+ meekwa ogwe osisi dị nsọ,+ ha wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe isiala,+ na-efekwa Bel ofufe;+
7 O debekwara ihe oyiyi a pịrị apị+ nke ogwe osisi dị nsọ o mere n’ụlọ ahụ+ Jehova gwara Devid, gwakwa Sọlọmọn nwa ya banyere ya, sị: “Ọ bụ n’ụlọ a nakwa na Jeruselem, bụ́ ebe m họọrọ n’etiti ebo niile nke Izrel, ka m ga-eme ka aha m dịrị ruo mgbe a na-akaghị aka.+