31 O wee ruo na, dị ka à ga-asị na ije ije ná mmehie Jeroboam+ nwa Nibat bụ ntakịrị+ ihe n’anya ya, ọ lụụrụ+ Jezibel+ bụ́ ada Etbel eze ndị Saịdọn+ ma malite ife Bel,+ na-akpọkwara ya isiala.
21 E mesịa, Jihu zisara ozi n’Izrel dum,+ nke mere na ndị niile na-efe Bel bịara. Ọ dịghị otu onye fọdụrụ nke na-abịaghị. Ha wee na-abata n’ụlọ Bel,+ ụlọ Bel wee ju n’ọnụ site n’otu nsọtụ ruo na nsọtụ nke ọzọ.