2 Ndị Eze 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jihu zikwara ndị mmadụ ha agaa ebe niile n’Izrel kpọọ ndị niile na-efe Bel, ha abịa. O nweghị onye n’ime ha na-abịaghị. Ha niile banyekwara n’ụlọ Bel,+ ya eju n’ọnụ.
21 Jihu zikwara ndị mmadụ ha agaa ebe niile n’Izrel kpọọ ndị niile na-efe Bel, ha abịa. O nweghị onye n’ime ha na-abịaghị. Ha niile banyekwara n’ụlọ Bel,+ ya eju n’ọnụ.