Ọpụpụ 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Enwela chi ọ bụla ọzọ+ tinyere m. Ọpụpụ 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ị gaghị akpọrọ chi ọzọ isiala,+ n’ihi na Jehova, onye aha ya bụ Ekworo, ya onwe ya bụ Chineke ekworo;+
14 N’ihi na ị gaghị akpọrọ chi ọzọ isiala,+ n’ihi na Jehova, onye aha ya bụ Ekworo, ya onwe ya bụ Chineke ekworo;+