Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 2:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe dị njọ n’anya Jehova,+ na-efekwa Bel.+

  • Ndị Ikpe 10:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ ha malitekwara ife Bel+ na ihe oyiyi Ashtọret+ na chi ndị Siria+ na chi ndị Saịdọn+ na chi ndị Moab+ na chi ụmụ Amọn+ na chi ndị Filistia.+ Ha wee hapụ Jehova, ha efeghịkwa ya.+

  • 2 Ndị Eze 10:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ya mere, kpọọnụ ndị amụma niile+ nke Bel, ndị niile na-efe ya ofufe+ nakwa ndị nchụàjà ya niile+ ka ha bịakwute m. Ka a ghara ịchọ onye ọ bụla achọ, n’ihi na enwere m nnukwu àjà m ga-achụrụ Bel. Onye ọ bụla a chọrọ achọ agaghị adịrị ndụ.” Ma Jihu ji aghụghọ mee ihe,+ ka o wee bibie ndị na-efe Bel.

  • 2 Ndị Eze 17:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ha wee na-ahapụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke ha nyere n’iwu,+ ha wee meere onwe ha ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ ụmụ ehi abụọ,+ meekwa ogwe osisi dị nsọ,+ ha wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe isiala,+ na-efekwa Bel ofufe;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya