Ndị Ikpe 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka Midian+ ruo afọ asaa. 2 Ihe E Mere 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.+
6 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka Midian+ ruo afọ asaa.
2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.+