Diuterọnọmi 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe e mere ka ị banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, amụtala ime ihe arụ mba ndị ahụ na-eme.+ 2 Ihe E Mere 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya onwe ya surekwara ihe nsure ọkụ+ na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ sureekwa ụmụ ya ndị ikom+ n’ọkụ, dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel mere si dị.+
9 “Mgbe e mere ka ị banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, amụtala ime ihe arụ mba ndị ahụ na-eme.+
3 Ya onwe ya surekwara ihe nsure ọkụ+ na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ sureekwa ụmụ ya ndị ikom+ n’ọkụ, dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel mere si dị.+