Diuterọnọmi 12:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Esila otú ahụ meso Jehova bụ́ Chineke gị,+ n’ihi na ihe niile ha na-emere chi ha bụ ihe arụ n’anya Jehova, bụrụkwa ihe ọ kpọrọ asị, n’ihi na ọbụna ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom ka ha na-esure n’ọkụ mgbe niile nye chi ha.+ 2 Ndị Eze 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ nke mba+ ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị. 2 Ihe E Mere 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.+
31 Esila otú ahụ meso Jehova bụ́ Chineke gị,+ n’ihi na ihe niile ha na-emere chi ha bụ ihe arụ n’anya Jehova, bụrụkwa ihe ọ kpọrọ asị, n’ihi na ọbụna ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom ka ha na-esure n’ọkụ mgbe niile nye chi ha.+
2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ nke mba+ ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.
2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.+