2 Ndị Eze 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ehaz gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem; o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ya dị ka Devid nna nna ya mere.+
2 Ehaz gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem; o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ya dị ka Devid nna nna ya mere.+