Levitikọs 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu emela otú ala Ijipt, bụ́ ebe unu biri, na-eme;+ unu emekwala otú ala Kenan, bụ́ ebe m na-akpọbata unu, na-eme;+ unu ejekwala ije n’ụkpụrụ ha. Diuterọnọmi 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Unu emesola Jehova bụ́ Chineke unu otú ahụ,+
3 Unu emela otú ala Ijipt, bụ́ ebe unu biri, na-eme;+ unu emekwala otú ala Kenan, bụ́ ebe m na-akpọbata unu, na-eme;+ unu ejekwala ije n’ụkpụrụ ha.