7 M wee sị ha, ‘Onye ọ bụla n’ime unu tụfuo ihe arụ o lekwasịrị anya,+ unu ejikwala arụsị Ijipt ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe unu.+ Abụ m Jehova Chineke unu.’+
4 Ndị na-akwa iko,+ ùnu amaghị na ịbụ enyi ụwa bụ ịbụ onye iro Chineke?+ Ya mere, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi+ ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+