Joshụa 15:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa. Ndị Ikpe 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Naftalaị+ achụpụghị ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat,+ kama ha bi n’etiti ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ala ahụ;+ ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat wee bụrụ ndị ha mere ndị na-arụ ọrụ mmanye.+ Hosia 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ifrem na ndị dị iche iche na-emekọ ihe.+ Ifrem aghọwo achịcha a na-atụgharịghị azụ ya atụgharị.+
63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa.
33 Naftalaị+ achụpụghị ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat,+ kama ha bi n’etiti ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ala ahụ;+ ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat wee bụrụ ndị ha mere ndị na-arụ ọrụ mmanye.+