Ndị Ikpe 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Juda busokwara Jeruselem+ agha wee weghara ya, ha wee jiri ihu mma agha bibie ya, gbaakwa obodo ahụ ọkụ. 1 Ihe E Mere 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, Devid na Izrel dum gara Jeruselem,+ ya bụ, Jibọs,+ bụ́ ebe ndị Jibọs+ bi.
8 Ụmụ Juda busokwara Jeruselem+ agha wee weghara ya, ha wee jiri ihu mma agha bibie ya, gbaakwa obodo ahụ ọkụ.