Joshụa 15:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa. Ndị Ikpe 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+
63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa.
21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+