Joshụa 15:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa. 2 Samuel 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze na ndị ikom ya wee gaa Jeruselem ibuso ndị Jibọs+ bi n’ala ahụ agha, ha wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a, kama ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ,”+ n’ihi na ha chere, sị: “Devid agaghị abata ebe a.”
63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa.
6 Eze na ndị ikom ya wee gaa Jeruselem ibuso ndị Jibọs+ bi n’ala ahụ agha, ha wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a, kama ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ,”+ n’ihi na ha chere, sị: “Devid agaghị abata ebe a.”