Ọpụpụ 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ, n’ezie, ọ ga-akpọbata gị n’ala ndị Amọraịt na nke ndị Het na nke ndị Perizaịt na nke ndị Kenan, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs, m ga-ekpochapụkwa ha.+ Joshụa 15:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa. Ndị Ikpe 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Juda busokwara Jeruselem+ agha wee weghara ya, ha wee jiri ihu mma agha bibie ya, gbaakwa obodo ahụ ọkụ. Ndị Ikpe 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+
23 N’ihi na mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ, n’ezie, ọ ga-akpọbata gị n’ala ndị Amọraịt na nke ndị Het na nke ndị Perizaịt na nke ndị Kenan, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs, m ga-ekpochapụkwa ha.+
63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa.
8 Ụmụ Juda busokwara Jeruselem+ agha wee weghara ya, ha wee jiri ihu mma agha bibie ya, gbaakwa obodo ahụ ọkụ.
21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+