Jenesis 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ na ndị Gegash Jenesis 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 na ndị Amọraịt na ndị Kenan na ndị Gegash nakwa ndị Jibọs.”+ Ọpụpụ 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi ya, m na-asị, M ga-akpọpụta unu ná mmekpa ahụ́+ ndị Ijipt na-emekpa unu wee kpọga unu n’ala ndị Kenan na ndị Het na ndị Amọraịt+ na ndị Perizaịt na ndị Haịvaịt na ndị Jibọs,+ n’ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.”’+
17 N’ihi ya, m na-asị, M ga-akpọpụta unu ná mmekpa ahụ́+ ndị Ijipt na-emekpa unu wee kpọga unu n’ala ndị Kenan na ndị Het na ndị Amọraịt+ na ndị Perizaịt na ndị Haịvaịt na ndị Jibọs,+ n’ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.”’+