Ọnụ Ọgụgụ 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i zipụrụ anyị ka anyị gaa, n’ezie, ọ bụ ebe mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ+ na-eru, nke a bụkwa mkpụrụ si na ya.+ Diuterọnọmi 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-akpọbata gị n’ezi ala,+ bụ́ ala jupụtara na ndagwurugwu* ndị mmiri dị, isi iyi na ogbu mmiri ndị na-asọpụta n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu,
27 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i zipụrụ anyị ka anyị gaa, n’ezie, ọ bụ ebe mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ+ na-eru, nke a bụkwa mkpụrụ si na ya.+
7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-akpọbata gị n’ezi ala,+ bụ́ ala jupụtara na ndagwurugwu* ndị mmiri dị, isi iyi na ogbu mmiri ndị na-asọpụta n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu,