Joshụa 15:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa. Ndị Ikpe 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+ Ndị Ikpe 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, nwoke ahụ ekweghị ịnọrọ ka chi bọọ, kama o biliri lawa ma bịarute n’ihu Jibọs,+ ya bụ, Jeruselem;+ o jikwa ịnyịnya ibu abụọ e dokwasịrị ihe e ji anọkwasị ha, ya na iko ya nwaanyị na onye na-ejere ya ozi sokwa.
63 Ma ụmụ Juda achụpụlighị+ ndị Jibọs,+ bụ́ ndị biri na Jeruselem;+ ndị Jibọs wee biri na Jeruselem n’etiti ụmụ Juda ruo taa.
21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+
10 Otú ọ dị, nwoke ahụ ekweghị ịnọrọ ka chi bọọ, kama o biliri lawa ma bịarute n’ihu Jibọs,+ ya bụ, Jeruselem;+ o jikwa ịnyịnya ibu abụọ e dokwasịrị ihe e ji anọkwasị ha, ya na iko ya nwaanyị na onye na-ejere ya ozi sokwa.