Joshụa 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ndị Ikpe 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Juda busokwara Jeruselem+ agha wee weghara ya, ha wee jiri ihu mma agha bibie ya, gbaakwa obodo ahụ ọkụ.
28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
8 Ụmụ Juda busokwara Jeruselem+ agha wee weghara ya, ha wee jiri ihu mma agha bibie ya, gbaakwa obodo ahụ ọkụ.