Ndị Ikpe 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma nna ya ukwu sịrị ya: “Ka anyị ghara ịbanye n’obodo ndị mba ọzọ+ ndị na-abụghị ụmụ Izrel; ka anyị gawa ruo Gibia.”+ 1 Samuel 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Sọl lara n’ụlọ ya dị na Gibia,+ ndị dike bụ́ ndị Chineke metụrụ aka n’obi wee soro ya.+
12 Ma nna ya ukwu sịrị ya: “Ka anyị ghara ịbanye n’obodo ndị mba ọzọ+ ndị na-abụghị ụmụ Izrel; ka anyị gawa ruo Gibia.”+