Joshụa 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ 1 Samuel 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Sọl lara n’ụlọ ya dị na Gibia,+ ndị dike bụ́ ndị Chineke metụrụ aka n’obi wee soro ya.+ Aịzaya 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha esila n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri gafee, Giba+ bụ ebe ha ga-arahụ, Rema+ amaala jijiji, Gibia+ nke Sọl agbaala ọsọ. Hosia 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Fụọnụ opi+ na Gibia,+ fụọkwanụ opi na Rema! Tienụ mkpu agha na Bet-even+—n’azụ gị, Benjamin!+
28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
29 Ha esila n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri gafee, Giba+ bụ ebe ha ga-arahụ, Rema+ amaala jijiji, Gibia+ nke Sọl agbaala ọsọ.